Unere bụ nnukwu nri n'ala Igbo; e nwere ike isi ya , sụọ ya asụ maọbụ hụọ ya n'ọkụ,rie. Mana ị ma na ukwu ya unere mpụtara dị omimi n'ala Igbo. A tọgbọọ ukwu unere ...